Blog one column

Page: 39

Anorola n’ agbata ngwucha izu uka anyi puru n’ ime ya unya bu Saturday nakwa mbido izu uka anyi banyere na ya taata bu uka mata mbe n’ abuo nke bu oke n’ ogogo asompi English Premier League EPL nke obodo England dina mba United Kingdom amakwuru dika mba Britain. Nke a bu dika otu […]

Aka n’ achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah agbapela ya n’ ozuzu oke ya bu olu ntiteghari ogige nkwu Enugu United Palm Products Ltd na State a. Gov Peter Mbah mere nke a unya bu Thursday oge owuchiri obodo Ibite-Olo dina Ezeagu LGA maka mmeme mgbape a dika osiri di na nkwekorita ego […]

Odachi ihe mgbawa nke ahu nwa bekee kporo Explosion emela na Abakaliki bu isi obodo Ebonyi State ma napu otu nwoke nakwa nwunye ya ndu ha n’ ike. Yabu ihe mgbawa mere na mpaghara Water Works Road nke isi obodo State ahu ka ozi kowara n’ obu nwoke enyere aha ya dika Mazi George nakwa […]

Oya Mpox nke amara na mbu dika Monkey Pox agala n’ iru n’ amubanye n’ obodo anyi a bu Nigeria dika ulo olu Nigeria Centre for Disease Control and Prevention NCDC noro taata bu Wednesday kwuputa mmadu iri isii na asaa oya ojo a kpatara aka ohuru n’ ala anyi. NCDC mere ka nke a […]

Otu nwaanyi gbara afo iri ise na ise enyedebere aha ya dika Ifeoma adala ma nwuo n’ ike n’ ebe ona enye akuko mgbama ihe oma Chukwu mere na ndu ya n’ ime ulo uka. Ifeoma k, ozi kowara n’ obuna ulo uka dina mpaghara Ejigbo Area nke Lagos State k’ ono n’ enye yabu […]

Onye General Overseer nke ogige ekpere Mountain of Holy Ghost Intervention Deliverance Ministry dina Onitsha nke Anambra State bu Pastor Chukwuemeka Ohanaemere amakariri dika Odumeje ma obukwanu Indaboski Bahose adola aka na nti dosia ya ike dogara ndi okowara na hana akato ya site n’ owa ozi social media. Na ozi onyonyo yabu Odumeje weputara […]

Ochichi Benue State etiela mkpu n’ oke olu kowa sina agwo n’ awakpozi mana akpa ike ojo n’ ogige ebe onodu ndi ahu gbara oso ize ndu ha na State ahu akporo Internally Displaced Persons IDP Camps enwere na mpaghara di ichiche nke yabu Benue State. Obu onye Executive Secretary ulo olu gbata gbata nke […]

Ndi nchekwa oje na mmuo Department of State Services DSS enyela nkwuwa okwu ha megide ebubo otu Socio Economic Rights and Accountability Project SERAP boro sina ha noro unya bu Monday wakpo ogige isi ulo olu otu a dina Abuja. Iga echeta etu SERAP siri noro unya bu Monday tie mkpu n’ oke olu sina […]

Mba Ethiopia adola aka na nti dogara mba Egypt ka ozeere mpaghara odommiri ya putara osimmiri River Nile bukwanu ebe mba ahu siri adota ume oku electric oji aru olu. Nke a n’ abia dika ujo dina etiti yabu mba Ethiopia nakwa Egypt n’ akawanyezi njo dika osiri di taata bu Monday. Isi obodo mba […]

Otu Socio-Economic Rights and Accountability Project SERAP, agwaala onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu ka ome ngwangwa nye iwu gaara ndi nchekwa oje na mmuo Department of State Services DSS ka ha kwusi mmaja, mmegide nakwa nkusu nyere yabu otu nona isi ugbo maka izo ikikere diara umu afo Nigeria nyere akuluba […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited