Author: admin

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu adila njikere inoro nwanne echi bu Tuesday abali iri abuo na iteolu nke onwa a bu September naghachite ala anyi na njem ezum ike mba ofesi ahu omere kemgbe. Iga echeta na President Tinubu noro na abali iri ato nke onwa August […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro All Progressives Congress APC enwetala nturu ugo na okwa niile nyere ntule aka okpuru ochichi ime obodo ahu were onodu unya bu Saturday na Enugu State. Na mkpoputa osisa ntule aka ochichi a taata bu uka na isi obodo Enugu ka onye isi oche ulo olu Enugu State Independent […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii akpata mmadu ano ana enyoenyo maka ebubo agwa ekperima ndi gunyere: igba izu ojo, ori nwa amuru ohuru nakwa mgbere mmadu na Abia State. Nke a putara ihe unya bu Monday na ogige Police Command’s Headquarters dina Umuahia site na ozi onyefere ndi nta akuko bu onye […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ochichi Enugu State enyela nkowa na ozuzu oke banyere mmadu kariri otu nari Gov Peter Ndubuisi Mbah kpolitere na okwa ohuru dika ndi ndumodu puru iche ya akporo Special Advisers, ndi nnukwute enyemaka puru iche bu Senior Special Assistants nakwa ndi enyemaka puru iche bu Special Assistants. Na ozi onyefere ndi […]

by Chika Nwazu Onye isi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu, agaghị anọ n’onwe ya na n’oge ogbako mba ụwa akpọrọ United Nations General Assembly UNGA agba nke iri asatọ n’otu nke aga-eme n’obodo New York dina mba United States. Nke a bịara mgbe obi onyeisi ala kwuputara na Tinubu ga-alaghachi Nigeria mgbe ọgachara […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi kariri puku mmadu isii sitere na otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC ma buru ndi sitere onumara Ward di nari abuo na iri isii enwere na Enugu State agbaghapula yabu otu ndorondoro NDC ma banye na nke People’s Democratic Party PDP na State a. Na okwu ya na ubochi Saturday […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ochichi Gov Charles Chukwuma Soludo na achi Anambra State agala na iru maa aka na iru megide onye ahu jiburu okwa Governor State ahu bu Mazi Peter Obi megide ihe yabu Obi kowara sina orapuru ego di ijeri Naira abuo na uma iri na ato na akpa ego ecological fund account […]

by Chidimma Kama Ndị uweoji ala anyị na Anambra State akwasala atụmatụ ndị ana enyo enyo na ha bụ ndị ntọrị ma zọpụta otu nwatakịrị gbara afọ ịrị na ịsịị enyere aha ya dịka Favour Ayogu, na Ekene Junction, n’ogologo Oguta Road, Onitsha, na State ahụ. Ozi kọwara na eboro ebubo na atọrọ nwatakịrị ahụ […]

by Chika Nwazu Otu jikọrọ ndị ụkọ Chukwu akpọrọ Charismatic Bishops’ Conference of Nigeria, nke onye ndu ha bụ Leonard Kawas akọwaala ihe mere ha ji gbanwee nkwado ha site n’aka Peter Obi gaa n’aka Onyeisi Ala bụ President Bola Ahmed Tinubu maka ntuliaka onyeisi ala nke 2027. Kawas kwuru na n’afọ 2023, ya na […]

by Maduabuchi Onwe Government Anambra state ekwuputala hoha na ha ka na ata afufu iji kwuo ugwo ego mbite nille maazi Peter Obi nakwa ogbo ya bu Willie Obiano bikochara oge ha chiri Anambra state. Commissioner na ahu maka ego na state ahu bu Hon. Izuchukwu Okafor mere ka nke a puta ihe oge yana […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited