Author: admin

Page: 3

by Moses Nnabuife Nwekwu Commissioner ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State bu CP Mamman Bitrus Giwa enyela habu ndi uwe ojii na State a ntuzi aka ka ha kwalite olu nchekwa gaara mpaghara niile dina State a. Ntuzi aka a putara ihe unya bu Thursday na ogbako strategic conference yabu Commissioner ndi uwe […]

by Chika Nwazu Onye ụkọchukwu nzuko nso Catholic ma bụrụ onye nlekọta ogige ekpere Adoration Ministry, Enugu, Nigeria, bụ Rev Fr Ejike Mbaka, ekwuola na onye bụbu Onye Isi Ala Nigeria, bụ Goodluck Jonathan, ka e meriri n’ntuli aka afọ 2015 n’ihi na ọ jụrụ ịgbaso ndụmọdụ e nyere ya. Rev Fr Mbaka kwuru na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye Provost, ulo akwukwo Ebonyi State College of Health Science and Technology dina Ngbo nke Ohaukwu LGA na State ahu bu Princess Chetachi Usulor enyela nkowa na ozuzu oke sina obu mmadu iteolu na ime umuakwukwo ahu nwetara ihe mmeru aru oge ndi tika zogbuo wakporo ebe obibi umuakwukwo ndi nwaanyi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ochichi etiti Nigeria nakwa nke mba Ethiopia ebinyela aka nkwekorita nnyefe ndi ahu amagoro ikpe na udi akporo Transfer of Sentenced Persons Agreement na etiti habu mba abuo ma kwekoritakwa imalite ozugbo tinye nke a na olu dika osiri di na iwu ala anyi na nke Ethiopia gunyere nke mba uwa. […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC anorola taata bu Tuesday mee ka amata na nkabi ikpe ahu ulo ikpe kabiri banyere ndeputa oge ntule aka ochichi akporo election timetable nakwa ihe ndi ozo yiri ya aghola ihe iyi egwu megide ezi usoro ntule aka ochichi izugbe ga ewere onodu na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha ala anyi sitere usuu ndi agha 35 Artillery Brigade of the Nigerian Army dina Abeokuta bu isi obodo Ogun State esitela na njiko aka na olu hana ndi uwe ojii tisa atumatu ojo ndi oji egbe eri jiri choo itoro nwa afo mba China na imime obodo Magbon Village […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC azo okwa onye isi ala Nigeria na ntule aka ochichi afo 2027 bu mazi Peter Obi akatola ochichi President Bola Ahmed Tinubu na ihe okowara dika oke ego mbite nakwa adighi ike enye ezi nkowa banyere onodu ego ala anyi. […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State akowala ya dika akuko awarawa bu ozi ana ebughari na owa ozi mmekorita ohaneze sina ndi ochu efi bucha egbe noro na ubochi Tuesday wakpo ma toro umuakwukwo na ulo akwukwo dina Ezeagu LGA nke State a. Na ozi onyefere ndi nta akuko […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Ebonyi State akowala ya dika ozi awarawa na abughi eziokwu na udi obuna bu ozi onyonyo na efeghari na owa ozi mmekorita ohaneze sina ndi osochi egbu bandits nakwa ndi agburu Fulani na achu efi wakporo obodo Nguzu Edda dina Edda LGA nke State ahu. […]

by Maduabuchi Onwe Azoputala otu nwoke ideghi mmiri buru na aga na oke osimiri na ime obodo Okpanam nke dina Oshimili North Local government area na Delta State. Akuko mere ka amata na yabu ideghi mmiri biara ngwa ngwa nnukwute mmiri nochara nwanne unya bu Friday, abali ise nke onwa June afo a bu 2026 […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited