Author: admin

Page: 4

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha ala anyi nke elu ala Nigerian Army akpala ike di egwu ma buru ike oma site na inaputa mmadu iri na otu na aka ndi oluo otunye isi nakwa ndi ekperima toro ha na mpaghara di ichiche nke ala anyi a. Habu ndi agha mere ka amata na nke […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba China akatola mba United States of America maka igbochi odommiri enwegasiri na mba Iran dika osiri di na agha ahu na ada kemgbe na etiti habu mba abuo nakwa mba Israel. Nke a putara ihe taata bu Tuesday site na ozi oweputara na owa ozi mmekorita ohaneze bu onye isi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe ukwu Federal High Court dina Kaduna State enyela ikikere ina na akaibe gaara onye ahu jitopuru okwa Governor Kaduna State bu Malam Nasir El-Rufai na njichi ahu ulo olu ala anyi na ebu agha emegide mpu na aru bu Independent Corrupt Practices and Other Related Offences Commission ICPC jichiri […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi akatola ya bu ajo onodu elu oji nke echichi Eze Ndigbo ana ahutagasi na aka umu afo obodo anyi a bina mba ofesi. Nke a ka ochichi etiti kowara dika ite unyu na iru ala anyi ma buru nke nwere ike ibute ajo onodu amaghi kwuru ala […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ogbako jikoro umunwaanyi Izzi nke Ebonyi State enwela nkwekorita na otu olu sina obu aka na achi State ahu bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru ka hana akwado iga ochichi nke ugboro abuo ya dika Governor Ebonyi State na afo 2027. Nke a putara ihe unya bu Thursday na Abakaliki bu isi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State dina aka ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah ayiola ndi ntorobia State a tozuru oke ka ha jiri ohere iwena olu agha na aga na iru ka odi ugbu a na ala anyi banye nke oma dika ndi agha elu ala Nigerian Army. Nke a ka ochichi State a […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi oluo otunye isi anapula opekata mpe mmadu iri abuo ndu ha na ike na nkusu ohuru ha megara otutu obodo digasi na Niger State nke mgbago ugwu North Central ala anyi nakwa otutu ndi ozo ha mere na Kebbi State dina mgbago ugwu North West obodo a. Nke a bu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Israel ebuola nnukwute agha di egwu ma kwafuo obara otutu ndi mmadu na mba Lebanon dika osiri metuta agha yabu Israel noo kemgbe ebu megide ndi isi ekwe onwu Hezbollah nona mba ahu. Na agha ohuru a mba Israel buru unya bu Wednesday ka ozi mere ka amata na ha […]

by Chika Nwazu Aka na-achị Ebonyi State bụ Gov Francis Ogbonna Nwifuru ekwuola ya hoo haa na ọbụ naanị ndị rugoro ihe ndị ahụrụ anya nọkwa enyere ha ma ọbụ nọkwa ndị ha jigoro n’oge gara aga na state ahụ ka aga enye ọkọlọtọ otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress APC ka ha jiri zọo […]

by Chika Nwazu Ogige nsichaputa mmanụ Dangote Refinery ewepụla ego ruru naira iri asaa na ise na ọnụ ahịa ona ere otu ntụ lita fuel ka ọ bụrụzie otu puku na nari naira abụọ nkeputara N1, 200. Ọ bụ na ọ dị nso a ka ha nọrọ bugo ya na N1,275 maka ihe ha kwuru […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited