Author: admin

Page: 7

by Maduabuchi Onwe   Otu nwoke enyere aha ya dika Michael Ndifon gbara afo iri ano na abuo ejirila mma sugbuo nwoke ibe gbara afo iri ato na isii enyere aha ya dika Charles Ekuma Eze na Cross River State. Maazi Ndifon ka ozi mere ka amata na oji mma gbuo nwamadi ahu oge ha […]

by Maduabuchi Onwe Nwamadi ahu ji okoloto otu ndoro ndoro Nigeria Democratic Congress NDC wee na azo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2027 bu maazi Peter Obi akpokuola president Bola Ahmed Tinubu ka ozo ukwu dimkpa megide onodu enweghi ezi nchekwa nke juputara ebe nille na Nigeria ma obu gba alukwaghim na okwa […]

by Chika Nwazu Opekatampe mmadụ isii nwụnyuru anya piii n’oge ndị oso chi egbu akpọrọ Bandits wakporo obodo Danchadi dị na Bodinga Local Government Area nke Sokoto State ma chụpụkwa imirikiti ndị bi na okirikiri ahụ n’ebe obibi ha. Mwakpo ohuru a mere ka ọtụtụ ndị mmadụ gbapụ n’ụlọ ha, ebe ndị ahụ afọ tara […]

by Moses Nnabuife Nwekwu       Govt etiti ala anyi ekwuputala mmetuta ya megide onwu umu afo Nigeria mmadu abuo enyere aha ha dika Musa Yunana Joe nakwa Charles Iroegbu nwuru site na ngaghari iwe nakwa nkusu umu afo mba South Africa na eme emegide ndi obia bina mba ahu, dika ochichi etiti kpokuziri […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi dina aka ochichi President Bola Ahmed Tinubu akpola oku nkowa doro aru site na aka ndi ochichi mba Cote D’Ivoire banyere onwu nwa afo Nigeria enyere aha ya dika Usama Murtala bukwanu onye nwuru na ebe ejichiri ya ogologo oge na ulo nga mba ahu. Nke a […]

by Moses Nnabuife Nwekwu   Govt etiti ala anyi anaputala umu afo obodo a mmadu ise ejichiri kemgbe onwa August afo 2025 na ulo nga dina Abidjan bu isi obodo mba Cote D’Ivoire, ebe onye kara ime ha onye nke isii nwuru ngwangwa agbaputachara ha na ebe ahu ejichiri ha. Na ozi onyefere ngalaba akuko […]

by Moses Nnabuife Nwekwu   Otu jikoro ndi nkuzi mahadum akporo Academic Staff Union of Universities ASUU ngalaba ya nke Owerri Zone enyedebela aka na achi Imo State bu Gov Hope Uzodimma nakwa ogbo ya nke Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo abali iri na ano nke putara izu uka abuo ka ha tinye […]

by Moses Nnabuife Nwekwu   Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah enyela nkwado ohere agum akwukwo na efu gaara ndi kariri nari mmadu asaa na iri isii na usoro 2025/2026 Local Scholarship Scheme iji kwalite atumatu ochichi ya ji na aka nyere ezi onodu mmuta State a. Na okwu ya unya […]

by Moses Nnabuife Nwekwu   Agba nke ato ha na ime umu afo Nigeria ahu ana akusu na mba South Africa anorola taata bu Tuesday wuchie ala anyi a, kpomkwem na odu ugboelu Murtala Muhammed International Airport dina Lagos State. Nke a bu dika ugboelu Air Peace bu ha wuchiri odu ugboelu ahu dina Ikeja […]

by Maduabuchi Onwe   Otu ndorondoro ochichi People’s Democratic Party PDP akatola nwamadi ahu na achi Ebonyi State bu governor Francis Ogbonna Nwifuru maka ihe ha kowara dika okwu ojoo okwuru gara minister na ahu maka Abuja bu Nyesom Wike na odi nso a. Ha gakwara na iru katoo adighi ike nakwa enweghi afo ojuju […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited