News

by Maduabuchi Onwe Ulo olu na ahu maka onodu gbata gbata na Nigeria bu National Emergency Management Agency NEMA ekwuputala onodu echeta ebewa ideghi mmiri ahu biara na onwa September afo a bu 2026 dosara umu afo Enugu nakwa Ebonyi State. Ulo olu NEMA na nkowa ya mere ka amata na yabu ndeghi mmiri emego […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Abia State bu Gov Alex Otti ekwuputala onyinye ego ekene di otu ijeri Naira yabu; 1 Billion Naira gaara ndi nkuzi enwere na State ahu ma nyekwa iwu ikwuzu habu ndi nkuzi ugwo check-off dues nakwa nke ugwo onwa eji ha. Na oge ona ekwuputa onyinye ego ekene […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State akpatala mmadu ise ana ebo ebubo na agwa ekperima ntisa nakwa ori akuru ngwa ọhaneze ndi gunyere: oku ikuku anyanwu solar street light, ihe mgbama nchikwa njem okporo uzo bu road traffic signs nakwa akuru ngwa ulo olu mmiri nke Enugu State […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu mgbasa ozi nyere nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC azo okwa onye isi ala na afo 2027 bu mazi Peter Obi azaghachila ochichi Gov Charles Chukwuma Soludo na achi Anambra State maka okwu okwuru unya bu Monday megide yabu Peter Obi. Ozi mere ka amata […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu adila njikere inoro nwanne echi bu Tuesday abali iri abuo na iteolu nke onwa a bu September naghachite ala anyi na njem ezum ike mba ofesi ahu omere kemgbe. Iga echeta na President Tinubu noro na abali iri ato nke onwa August […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro All Progressives Congress APC enwetala nturu ugo na okwa niile nyere ntule aka okpuru ochichi ime obodo ahu were onodu unya bu Saturday na Enugu State. Na mkpoputa osisa ntule aka ochichi a taata bu uka na isi obodo Enugu ka onye isi oche ulo olu Enugu State Independent […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii akpata mmadu ano ana enyoenyo maka ebubo agwa ekperima ndi gunyere: igba izu ojo, ori nwa amuru ohuru nakwa mgbere mmadu na Abia State. Nke a putara ihe unya bu Monday na ogige Police Command’s Headquarters dina Umuahia site na ozi onyefere ndi nta akuko bu onye […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ochichi Enugu State enyela nkowa na ozuzu oke banyere mmadu kariri otu nari Gov Peter Ndubuisi Mbah kpolitere na okwa ohuru dika ndi ndumodu puru iche ya akporo Special Advisers, ndi nnukwute enyemaka puru iche bu Senior Special Assistants nakwa ndi enyemaka puru iche bu Special Assistants. Na ozi onyefere ndi […]

by Chika Nwazu Onye isi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu, agaghị anọ n’onwe ya na n’oge ogbako mba ụwa akpọrọ United Nations General Assembly UNGA agba nke iri asatọ n’otu nke aga-eme n’obodo New York dina mba United States. Nke a bịara mgbe obi onyeisi ala kwuputara na Tinubu ga-alaghachi Nigeria mgbe ọgachara […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi kariri puku mmadu isii sitere na otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC ma buru ndi sitere onumara Ward di nari abuo na iri isii enwere na Enugu State agbaghapula yabu otu ndorondoro NDC ma banye na nke People’s Democratic Party PDP na State a. Na okwu ya na ubochi Saturday […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited