News

Page: 6

by Chidimma Kama Ndi Presidents General obodo di ichiche enwere na Aninri LGA nke Enugu State ekwuputala nkwado ha gaara ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah na achi State a okachasi dika osiri megide ngaghari iwe anoro na odi nso a mee megide okwa onye isi oche okpuru ochichi ahu. Na okwu ogwara ndi nta akuko […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Ondo State akpatala mmadụ isii ana enyoenyo na agwa ekperima iji aka mee onwe ha ndi ukochukwu mana egwu ndi mmadu ojoro olu ebube na udi akporo Fake Miracle Scam na State ahu. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Thursday na ogige […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu ayiola ndi omebe iwu ulo nzuko ogogo etiti akporo National Assembly ka ha kpatugharia aka na iwu ala anyi ma tinye ndi uwe ojii State Police dika otu na ime mbo ochichi ya na agba megide ihe aka mgba nchekwa ala anyi […]

by Chika Nwazu Otu nwokorobịa enyere aha ya dịka Edward Okorie abụrụla onye anwuchiri maka ebubo na oji aka ya were tigbuo enyi nwaanyị bụ Sophy Chika n’oge ha na-enwe esemokwu n’ebe obibi ha dina Ohafia nke Abịa State. Nwaanyị ahụ mmiri fara na eze ka e kwuru na ọ bụ onye ahụike akpọrọ Nurse […]

by Chika Nwazu Ụlọ olụ ọkụ akpọrọ FirstPower emela ka ọhaneze mata banyere otu onye ọkụ ha dọgburu na Awka bụ isi obodo Anambra State. N’ozi sitere n’aka onye head of Communications ha bụ Mr Izunna Okafor kwuru na ya bụ ihe n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Tuesday na mpaghara Ogechukwu Street dina Awka. Ozi ahụ […]

Aka chiburu Kaduna State bụ Mallam Nasiru El Rufai ebola ebubo sina o nweghị mgbe ọ bụ echiche obi President Bola Ahmed Tinubu ka ya soro n’ọchịchị ya. Dịka o siri kọwaa, na ndị omebe iwu ogo etiti enweghị mgbe ha jụrụ ịnabata ya maka okwu metụtara ọnọdụ nchekwa nke ha nwetara maka ụlọrụ DSS. […]

Govt Enugu State akatola ya na ebe odi ukwuu bu ebubo ajo akparama agwa nke onye isi oche Nsukka LGA jiri manye onwe ya na ikikere diara naani govt State a site na ulo olu ministry na ahu maka okpuru ochichi ime obodo, mmepe imime nakwa echimechi. Mgbaru iru megide yabu akparama agwa ojo putara […]

Akpokuola ndi otu Christ na uwa niile ka ha gbasoro usoro ndi ahu kwesiri ekwesi cho iru Chukwu Okike Abiama maka ezi onodu ha na uwa a nakwa nketa oke alaeze yabu Chukwu. Ayiyo a putara ihe nwanne unya bu uka site na onu onye ukochukwu na elekota ulo uka Mount Olive Discipleship House dina […]

Ndị uwe ojii Lagos State Police Command ekwupụtala nwụchi nke ha nwụchiri otu nwoke gbara afọ iri abụọ na atọ e nyere aha ya dịka Gbolahan Adebayo maka ogbugbu nke o jiri aka ya were tigbuo enyi nwaanyị gbara afọ iri abụọ na ise. N’ime ka ndị nta akụkọ mata nkea ụnyaahụ bụ Monday ka […]

Ọchịchị Abia State site na ụlọrụ ministry of budget and planning emela ka ọhaneze mata na ha amalitela ndebanye aha ụmụ afọ state ahụ yana ndị bi ebi na Abịa State. Dịka gọọmenti state ahụ sịrị kọwaa, ndị debanyere aha ha ka aga enye akwụkwọ ikikere nke nwere akara Abia State Social Identification Number. Site […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited