News

Page: 3

by Moses Nnabuife Nwekwu     Ndi otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC na Enugu State ejirila otu olu na otu obi kwuputa ntukwasa obi ha gaara otu nchikwa State Working Committee yabu otu ndorondoro na State a nke Dr Johnpaul Anih nona isi ha, ma doo aka na nti megide ndi ana ebo ebubo […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu National Agency for Food and Drug Administration and Control NAFDAC anorola unya bu Wednesday malite na ozuzu oke itinye na olu bu mmachi ire ma obu nkesa ihe obuna bu mmanya na aba na anya ekechiri na ngwugwu na udi sachet alcoholic beverages nakwa ndi nke etinyere na obere […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi obodo Azaraowuala dina Emekuku nke Owerri North LGA na isi obodo Imo State abanyela na onodu amaghi kwuru sitere na odachi nke ogbugbu otu nwoke enyere aha ya dika Chukwuebuka Anushiri gburu nne ya ochie bu agadi nwaanyi gbara afo iri iteolu enyere aha ya dika Odoziaku Mary Anushiri. Odachi […]

by Maduabuchi Onwe Ndi uwe ojii ala anyi na Niger state anwuchiela otu onyeukochukwu adigboroja nakwa otu nwaanyi kwere maka agwa ekperima itu mgbere umuaka na state ahu. Habu mmadu abuo ji aghugho ekpere chineke ka ozi mere ka amata na anwuchiri kwere maka ebubo izi ori otu obere nwa gbara naani izu uka ano […]

by Maduabuchi Onwe Ndi oji egbe eri ana amaghi ndi habu atorola umunne ato ebe ha si Abuja bu isi obodo Nigeria wee buru ozu nne ha na aga obodo ha dina Benue state unya bu Saturday. Habu umunne ato ka ozi mere ka amata na habu ndi omekome toro ha kpom kwem na okporo […]

by Maduabuchi Onwe Amala mmadu abuo ikpe onwu na Anambra state ka akwuo ha udo maka ikwaso otu nwata nwaanyi iko na ike ma gbuo ya na state ahu. Nke a putara ihe site na nkabi ikpe nke ulo ikpe state High court nke ji Ogidi mere isi onodu kabiri na isi mmadu abuo ahu […]

by Chidimma Kama   Ndị uweojii ala anyị na Bayelsa State anwụchịela onye nke abụọ ana enyo enyo eboro ebubo na aka ya dị n’imebi akwa mmịrị Angiama-Oporoma Bridge dị na Southern Ijaw LGA na State ahụ. Habụ ndị uweojii mere ka amata na ngalaba ha nke State Criminal Investigation Department jị amamihe ha arụ […]

by Chidimma Kama Onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndi uweojii ala anyi na isi ụlọ ọrụ izugbe ha akpọrọ Force Headquarters, alaka ya arụnyere na Lagos State bu CSP Nkeiruka Nwode arịọla ụmụ afọ Nigeria ka ha zeere idi na agbasa ozi awarawa dika osiri mmetuta onwu nwagbobia onye olu aruike ahu nwuru na udi mgbagoju […]

by Chidimma Kama Onye ahu ji okoloto otu ndorondoro African Democratic Congress ADC azo okwa onye isi ala na ntule aka ochichi afo 2027 bu Alhaji Atiku Abubakar akpokuola President Bola Ahmed Tinubu ka onye ntuzi aka ka miniser ala anyi na ahu maka olu bu Sen David Umahi ritugodu na okwa olu ya maka […]

by Oluchi Okafor-Iloh Ulo olu njem awele okporo uzo ala anyi bu Federal Road Safety Corps (FRSC) ngalaba ya nke Anambra state emela ka amata na ha achoputago n’obu mmadu ato tufuru ndu ha n’ihe mberede okporouzo mere n’ututu unya bu Friday abali Iri na asaa nke onwa a ,n’akuku ulo uka St. Jude catholic […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited