Maka Ihisike: Otu Nwata Nwaanyi Erefuola Nwa Omuru Ohuru Na Lagos State

Written by on November 16, 2026

by Maduabuchi Onwe

Nigeria police

Ndi uwe ojii ala anyi na Lagos State anaputala otu nwata nwaanyi amuru ohuru na aka ndi otu mgbere mmadu na state ahu.

Yabu obere nwa amuru ohuru ka ozi mere ka amata na obu nne ya di afo iri na isii enyere afa ya dika Funmilayo Sanwo-Olu rere ya ego di nde naria abuo.

Nke a putara ihe site n’onu onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi n’izugbe bu CSP Ani Iniedu n’ozi onyefere ndi nta akuko taata bu Monday na Lagos State.

N’ikpeazu oge ana agba yabu nwata nwaanyi ajuju onu ka omere ka amata na obu nnukwute ihisike nke enweghi ego mere oji wee ree nwa ya nwaanyi ahu ego di nde naria abuo.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited