News

Page: 4

by Chika Nwazu Nnukwute onye ụkọ Chukwu nke ụlọ ụka Dunamis International Gospel Centre bụ Dr Paul Enenche akọwala egwu awantilo akpọrọ Afrobeats dịka nke na eduhie ndị na-eto eto ụzọ kworo maka ihe ọ kọwara sị na egwu ndị ahu anaghị enwe isi na ọdụ. N’okwu ya n’oge ofufe nrọ nke ndị ụlọ ụka […]

by Chika Nwazu Ụlọọrụ Na-ahụ maka ntụli aka ọchịchị n’ala anyị bụ Independent National Electoral Commission INEC ekwuola na ha ewepụtala aha ndị ga-azọ ọkwa Onyeisiala na ndị ga-abụ osote ha maka ntuli aka ọchịchị izugbe nke afọ 2027. Ndị nta akụkọ nwetara ozi na akwụkwọ ndị ahụ dị na usoro akpọrọ Form EC9, anọrọla […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ala anyi bu Nigeria akpola oku gaara otu African Union Development Agency-New Partnership for Africa’s Development AUDA-NEPAD itinye nkwado na usoro African Demographic Dividend Programme nakwa atumatu mmepe na ala anyi a ma elegara anya na ubara onu ogugu ndi ntorobia nakwa uto Nigeria. Okpukpo oku a putara ihe site na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State dina aka ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah enyela nkwado iwe na olu ndị nkuzi nakwa ndi ozo di puku isii na nari ise nyere ulo akwukwo primary na nke secondary enwegasiri na State a nke kachasi gaara ulo akwukwo Smart Green Schools di nari abuo, iri isii na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Osun State anwuchiela ode akwukwo govt State ahu bu mazi Teslim Igbalaye nakwa mmadu ise ndi ozo maka ebubo agwa ekperima mgbere azum ahia akwukwo ntule aka ochichi amara dika vote buying nyere ntule aka Governorship election ga ewere onodu na State ahu na abali […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State ebuola agha di egwu site na inwuchiko mmadu iri na ano ana enyoenyo na agwa ekperima otu nzuzo nakwa itinye ndi mmadu ura agaghi na anya na ufodu mpaghara enwegasiri na State a. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Wednesday na […]

by Maduabuchi Onwe Government ogogo etiti ala anyi ekwuputala uzo ihe asaa nwere ike igbochi onye obuna na acho oru government inwete yabu oru na ala anyi a bu Nigeria. Ufodu ihe ndi ahu ka ha gara na iru wee guputagasie dika; inye mmadu ego ka ogotere gi oru government, ihafenyezi akwukwo iji acho oru […]

by Chika Nwazu Ụọ ọụ – ọụ ị ụ ụ Abuja Electricity Distribution Company AEDC, ọụ ụ ụọụ ℎ ị ,. ‘ụọ ℎ ụ, ụ ọụ ℎụ ụ ị ụ , , ℎ , – ℎ ị ℎ . Ụọ ọụ ℎụ ℎ ụ ọụ ℎụ ụ ị ‘ ọụ ị ‘ . ị ọụ […]

by Maduabuchi Onwe Akpupuola otu onye nkuzi enyere aha ya naani dika Michael ulo ikpe megistrate court nke ji Ogudu na Lagos State wee mere isi onodu maka imeto obere nwagbobia gbara afo iri na ise na state ahu. Yabu nwamadi ka ndi uwe ojii ala anyi na Lagos State mere ka amata na ha […]

by Maduabuchi Onwe Ihe mberede ulo odida mere na ebe obibi umu akwukwo amara dika Elite Five Star Lodge nke dina Amokpala Oko na Orumba North local government area nke Anambra state atochiela otutu ndi mmadu, ebe ana atu anya na ndi ozo nwere ike ibu ndi nwuru anwu na yabu odachi mere na obodo […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited