Anyi Kana Akwu Ugwo Peter Obi Na Willie Obiano Bitere Na Oge Ochichi Ha – Ochichi Anambra State
Written by admin on September 14, 2026
by Maduabuchi Onwe
Government Anambra state ekwuputala hoha na ha ka na ata afufu iji kwuo ugwo ego mbite nille maazi Peter Obi nakwa ogbo ya bu Willie Obiano bikochara oge ha chiri Anambra state.
Commissioner na ahu maka ego na state ahu bu Hon. Izuchukwu Okafor mere ka nke a puta ihe oge yana ndi nta akuko na akari na Anambra state unya bu uka.
Hon. Izuchukwu Okafor gakwara n’iru kwuputa na governor Charles Chukwuma Soludo aka enwebeghi ego mbibi obitegoro kamgbe obanyere n’ochichi na state ahu.
N’ikpazu ka omeziri ka amata na ego government state ahu ji n’ugwo ejirigo percent iri asaato na ato wee gbadata kamgbe governor Soludo wuchiri n’okwa ochichi na Anambra state.

