News

Page: 2

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah akpolitela mmadụ iri abuo na ato ohuru na okwa ndi ndumodu puru iche ya akporo Special Advisers nakwa okwa nnukwute ndi enyemaka puru iche bu Senior Special Assistants. Na ozi obinyere aka ma nyefe ndi nta akuko na ogige Lion’s Building […]

by Chika Nwazu Anwụchiela otu nwa okorobịa dị afọ iri abụọ na asaa, aha ya bụ Muktar Shehu ma kpụga ya n’ụlọ ikpe Magistrate Court 3 dị na Yola bu isi obodo Adamawa State, maka ebubo izu ori akwa ime aru ụmụnwanyị ji ekpuchi ọtọ akpọrọ underwear dị iri abụọ na asaa. A na-ebo Muktar […]

by Chika Nwazu Otu nwoke enyere aha ya dịka Jacob Irewa enwetala onwe ya n’aka ndị uwe ojii Kogi State, maka ebubo na ọ mụnyere nwunye ya bụ Berida Irewo, ọkụ n’oge ha na-enwe esemokwu ezinụlọ na Lokoja bu isi obodo State ahu. Ihe a mere n’ụbọchị Friday n’ebe a na-akpọ Oworo Estate, Felele, Lokoja. […]

by Chika Nwazu Otu Nwanyị ji ọkwa strategic advisor nyere mba Israel bụ Noga Arbel, akpọọla oku ka e mee ka Biafra nwere onwe ya, ma katọọkwa mba Britain maka ihe ọkpọrọ ọchịchị mba Britain ka dị ire na Nigeria. Okwuru nke a n’otu mmemme egosipụtara n’igwe onyonyo Channel 14 nke mba Israel, ebe o […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ala anyi bu Nigeria akuola afo na ala ozo nke afo abuo ya dika osiri metuta opekata mpe achoro na nkwuba aka oto na usoro ego ohaneze obodo a na udi akporo Minimum Fiscal Transparency. Nke a putara ihe site na ozi ngalaba US Department of State nke mba United States […]

by Chika Nwazu Ndị uwe ojii na Bauchi State ejichiela otu nwoke dị afọ iri abụọ na isii bụ Emmanuel Jacob, maka ebubo na o zuru igwe ọkụ solar panels asaa nke ụlọ akwụkwọ Federal Government Girls’ College, Bauchi. Ndị uwe ojii kwuru na ha enwetala akọrọngwa solar panels anọ n’ime asaa ahụ n’aka onye […]

by Maduabuchi Onwe Ndi uwe ojii ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu abuo ana enyo enyo na habu ndi otu mgbere ogwu ike na Idemili North local government area nke state ahu. Nke a putara ihe site na onu onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii  na state ahu bu SP Tochukwu Ikenga na […]

by Maduabuchi Onwe Government Ebonyi state akwatuola otu ulo elu na Abakaliki bu isi obodo state ahu, dika omere ka amata na otego aruru yabu ulo nke mere na onozi na ajoo onodu na state ahu. Nke biara dika Commissioner na ahu maka nkwalite nakwa mmepe isi obodo state ahu bu Hon. Richard Ugo Idike […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu egwuregwu Super Falcons umunwaanyi ala anyi azola ukwu dimkpa site na iji okpu goal isii asatara naani abuo bie ogbo ha umunwaanyi mba Egypt aka ojo na aru na abali gara aga na asompi iko Women’s Africa Cup of Nations WAFCON na aga na iru na mba Morocco. Mmeri a […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi oche otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC na Enugu State bu Dr Johnpaul Anih anorola taata bu Tuesday duru ndi nchikwa State Working Committee otu ndorondoro a wuchie Aninri LGA ma gbape mmalite achum nta nkwado yabu otu ndorondoro maka ntule aka okpuru ochichi ime obodo ga ewere onodu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited