Author: Onyinye

Page: 17

5 Years of Exceptionalism in the Nigerian Broadcast Industry Owelle FM – Championing the Igbo Language, Culture, and Identity In 2020, a bold vision was born by Mazi Chigbo Joseph Anichebe to create a radio station that would not just inform and entertain, but also preserve, promote, and celebrate the Igbo language and culture. That […]

Otu ahu jikoro ndi nwere nkwaru na ala anyi akporo Joint National Association of Persons With Disabilities JONAPWD ngalaba ya nke Enugu State akpokuola aka na achi State a bu Gov Peter Ndubuisi Mbah ka ogbape ulo olu Enugu State Disability Commission maka odimma habu ndi nwere nkwaru. Otu JONAPWD yoro Gov Peter Mbah ka […]

Aka ndi uwe oji ala anyi na Gombe State akpatala otu nwokorobia gbara afo iri abuo na ise maka ebubo na omara otu obere nwata nwaanyi di naani afo isii elu na ike na isi obodo Billiri LGA nke State ahu. Nke a putara ihe na ogige Police Command Headquarters dina isi obodo Gombe State […]

Onye isi nzuko nso Christ na uwa niile bu Pope Francis anorola unya bu uka nupu isi na ntuzi aka ndi dibia oyibo ya nyere ya site na iga ma sonyere ndi uka na uka omu akporo Palm Sunday na ogige St Peter’s Square dina Basilica nke Vatican City na Rome. Nke a bu dika […]

Ulo olu nchekwa oje na mmuo mba United States of America amara dika Federal Bureau of Investigation FBI nakwa nke na ebu agha emegide ogwu ojo bu US Drug Enforcement Administration DEA anatala iwu sitere na ulo ikpe mba ahu bu nke gwara ha ka ha weputa akwukwo niile ejiri deko nnyocha agwa ekperima akporo […]

Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru nde kwuru nde naira site n’ aka otu enyemaka akporo Sound Intervention Hearing Mission 2025 na Abia state. Na yabu mmeme ejiri nyefe ha ihe onyinye ndia ,bu nke were onodu na ogige International Conference Center […]

Otu Nigeria Bar Association NBA emela ka amata na ha ebughariala ogbako ha nke afo a akporo 2025 Annual General Conference (AGC) bu nke ha tinyeburu na Port Harcourt bu isi Obodo Rivers State ka oburuzia na Enugu kwere maka ihe ha kowara dika usoro ochichi n’agbasoghi iwu nakwa ndakpo nke ochichi onye kwuo Uche […]

Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state anwuchiela mmadu ano ana enyo enyo maka ntoli nakwa ori nke usoro owa ozi tinyekwara otutu agwa ekperima ndi ozo n’ okpuru ochichi Ihiala LGA nke state ahu. N’ ozi onyefere ndi nta akuko tata bu Friday ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi […]

Ndi ndu ogbonta vote Enugu North Senatorial District amakariri dika ndi Nsukka Zone, ekwuputala nkwado ha gara aka n’ achi Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah, ka oga n’ iru n’ ochichi ya ma chiri gafe afor 2027, kwere ma mgbanwe ha kowara na governor mbah gbanwere mpaghara ahu n’ihe n’ erubeghi afo abuo […]

Govt mba United Kingdom ekwela nkwa si na aga arunye ebe nkiri anya mbu ahu di na mba Europe na mba UK. Omere ka amata na ebe aga aru ya bu n’ ala onye former kempston Hardwick brickwork didebere Bedford ma buru nke ana atu anya n’ oga ekewaputara mmadu ruru puke iri abuo na […]


Current track

Title

Artist

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited