EPL:Hammers Etiela Chelsea Ife k’umuaka agbanyehi Nnukwu Ego Chelsea Kwafu Na Season a

Written by on August 20, 2023

Mmadu iri otu egwu boolu West Ham, azoola ndi Chelsea onu ego ha ruru otu ijeri pounds nsi n’afo, site n’izuzu ha okpu goal ato asatara sooso otu. Otu Egwu Boolu West Ham Azoola Ndi Chelsea Nsi N’afo Site n’izuzu ha Okpu Golu ato asatara nani otu

KEDU K’ISI HU CHELSEA N’SEASON A, ODIGI N’ETITI AHU HA JI EME ONU AGAGHI IGBAWA  HA OBI ?

ODIGI KA OBU AJU K’EFERE HA


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Designed By Getmorc Technologies