Gov Makinde Enyela Nkwuwa Okwu Megide Ebubo Na Ogbaghapuru Otu Ndorondoro PDP

Written by on March 25, 2026

by Maduabuchi Onwe

Aka na achi Oyo state bu governor Seyi Makinde emela ka amata na ozi ana ebughari na ya esigo na otu ndoro ndoro ochichi People’s Democratic Party PDP wee puo na state ahu bu ozi awara awa ugha na edughe ndi mmadu ozo.

Governor Makinde gakwara na iru mee ka amata na ya ka nogidesi ike na otu ndoro ndoro ochichi PDP maka ntuli aka ochichi izugbe nke afo 2027 na abianu.

Nke a putara ihe site na ozi nwamadi ahu nyefere ndi nta na odi nso oge ona agwa ndi isi oche okpuru ochichi ime obodo iri ato na ato ahu enwere na state ahu okwu na isi ulo olu ha dina lbadan bu isi obodo state ahu.

Na ikpazu ka omere ka amata na ihere ga eme ndi ahu nille na ekwu na otu ndoro ndoro ochichi PDP ama chuta aja na ntuli aka ochichi afo 2027 na Nigeria.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited