Okụ Latric Adọgbuola Otu Onye Ana Atụ Anya Na Obụ Onye Ekperima Na Anambra State

Written by on February 26, 2026

by Chika Nwazu

Ụlọ olụ ọkụ akpọrọ FirstPower emela ka ọhaneze mata banyere otu onye ọkụ ha dọgburu na Awka bụ isi obodo Anambra State.

N’ozi sitere n’aka onye head of Communications ha bụ Mr Izunna Okafor kwuru na ya bụ ihe n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Tuesday na mpaghara Ogechukwu Street dina Awka.

Ozi ahụ gara n’ihu kọwaa na a nụrụ ụda ihe gbawara n’obi ọkụ transformer mgbe onye ahụ kpara ububo izuru akọrọ ngwa ha mana ya bụ nkata mechara kpudo onye iro.


Ndị uwe ojii ka e kwuru na ha abiala buru ozu nwoke ahụ ana amaghị onye ọ bụ.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited