Onye isi mba Thailand agbagharala nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii maka ikojuo yabu onye President na mba ahu.

Written by on August 29, 2025

Onye isi mba Thailand enyela mgbaghara gara nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii zuru oke na mba ahu maka ikato yabu onye isi ala na owa ozi mmekorita ohaneze na onwa January nke afo 2021.

Anchan Preelert gbara naani afo iri isii na iteolu, ma burukwa onye oru government na mba Thailand ka ulo ikpe Bangkok criminal court turu nga na afo 2021 maka ida iwu mba ahu di iri abuo na iteulo nke otu na ime ya bu ikojo onye isi ala na ebe odi elu.

Akuko mere ka amata na anoro na mbu wee tuo ya nga afo iri asaato na asaa zuru oke maka ida iwu obodo ahu, mana oge okwetaziri na ya mere ihe ndi ahu ka abiara wedata ya ala ka oburu afo iri ano na ato na uma onwa isii bukwanu okara ihe achoburu ka onoo na ulo itiri ahu

Kosiladi, King Maha Vajiralong-korn noro nwanne unya bu Wednesday wee gbaghara nwaanyi ahu oge ona emerube mmeme ncheta ubochi omume ya na mba ahu, dika nwaanyi ahu nogoro afo ise zuru oke na ulo nga.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions
  1. Else Reichel   On   August 29, 2025 at 4:56 pm

    Somebody essentially lend a hand to make significantly posts I might state That is the very first time I frequented your web page and up to now I surprised with the research you made to create this particular put up amazing Excellent job

  2. Annabel Donnelly   On   August 29, 2025 at 6:44 pm

    What i do not understood is in truth how you are not actually a lot more smartlyliked than you may be now You are very intelligent You realize therefore significantly in the case of this topic produced me individually imagine it from numerous numerous angles Its like men and women dont seem to be fascinated until it is one thing to do with Woman gaga Your own stuffs nice All the time care for it up

  3. Ophelia Zboncak   On   August 29, 2025 at 6:48 pm

    Attractive section of content I just stumbled upon your blog and in accession capital to assert that I get actually enjoyed account your blog posts Anyway I will be subscribing to your augment and even I achievement you access consistently fast

  4. Keenan Stark   On   August 29, 2025 at 6:58 pm

    Your blog is a treasure trove of valuable insights and thought-provoking commentary. Your dedication to your craft is evident in every word you write. Keep up the fantastic work!

  5. Bart Torphy   On   August 29, 2025 at 7:21 pm

    I just could not leave your web site before suggesting that I really enjoyed the standard information a person supply to your visitors Is gonna be again steadily in order to check up on new posts

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited