ABSU
0
Ulo akwukwo mahadum Abia state University ABSU dina ututu emela ka amata na onweghikwa onye nkuzi mahadum ahu nke ha ji ugwo ,ma n’ akowa na ndi nke n’ ekwu na eji ha ugwo onwa iri na abuo bu ndi achuru kemgbe ihe ruru otu afo k’ odi ugbua kwere maka na ha enwetabeghi olu […]
-
Pages