asp Maureen Chilaka

Otu nwa afọ obodo Ụmụikpa nke dina Akanu Item nke council ime obodo Bende na Abịa State bụ Mr Isaac Maduka akwala arịrị ka a gbatara ya ọsọ enyemaka n’ebe o metụtara ịnye nwa ya egburu n’ike ikpe nkwụmoto bụ Ndukwe Isaac gbara afọ iri abụọ ma bụrụ onye egburu site n’aka ndị ntorobịa obodo […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited