BRICS

Ndị ndu otu BRICS nwere nzukọ na Rio de Janeiro ụnya bu Sunday ma dọọ aka na ntị na tarifụ mbubata onye isi ala US bu President Donald Trump, na-enweghị isi nwere ike imebi akụ na ụba mba ụwa. Ha kwupụtara nchegbu ha banyere ịrị elu nke tarifu nakwa usoro na-abụghị nke tarifụ bu nke […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited