Comr Alhassan Yahaya
0
Otu Nigerian Union of journalist NUJ bụ otu jikọtara ndị nta akụkọ n’ala anyị ngalaba ya nke Enugu state ekwupụta njikere ha dị ihoputa ndị isi ọhụrụ ga anyara ụgbọ ọchịchị nke ya bụ otu gaa n’ihu. Ha kwuru nkea dịka ha buchara ụkpa ekele bugara onyeisi oche nke ya bụ n’ala anyị bụ Comr […]
-
Pages