Ibrahim Badamasi Babangida University IBBUL

Ụlọ akwụkwọ mahadum nke Ibrahim Badamasi Babangida University IBBUL nọ n’iru uju dika ozi kọwara na onye ana enyo enyo na ọ bu onye ori ji mma magbuo nwata akwụkwọ nọ 200 level n’ụlọ akwụkwọ mahadum ahụ. Yabu ọdachi bu nke tinyere ụlọ akwụkwọ mahadum ahụ na gbagharia, bukwa nke kpaliri oke echichi gbasara nchekwa […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited