President William Ruto

President William Ruto na-achị mba Kenya enyela iwu aka ọkụ ụnyaahụ bụ Wednesday ka ndị uwe ojii na mba ahụ jiri egbe ha n’agbaji ụkwụ onye ọbụla na awakpo akọrọ ngwa ọhaneze ma ọ bụ ụlọrụ mmadụ n’aha na ya na-eme ngagharị iwe. Ntụziaka na-abịa dịka ọnọdụ ihe siri kwụrụ na mba ahụ bụ nke […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited