Rev Blessed Amalambu

Onye ji ọkwa osote odeakwụkwọ nyere otu pentecostal fellowship of Nigeria nke mpaghara South East zone bụ Rev Blessed Amalambu akatola ya n’ebe ọ dị oke elu bụ mmachi ahụ gọọmenti Anambra Steeti nọrọ na ọ dị nso a machie igbasa ozi ọma osebulu ụwa n’okporo ụzọ ọhaneze yana ahịa ndị enwegasiri na Anambra Steeti. […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited