United Nations Chief

United Nations Chief bu Antonio Guterres rịọrọ ndị international community taata bu Monday ka ha jụụ agụụ dịka ngwa agha. Ụlọ ọrụ UN na-adọ aka na ntị banyere agụụ na-eyi ndụ ndị mmadụ egwu na Gaza dika mba ụwa na-ewulite okwu maka nkwụsị agha ahụ iji mee ka ọrụ enyemaka na adị mfe. Government mba […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited