WhatsApp

Otu igwe onyonyo nke ọ bụ mba Iran nwe ya anọrọla n’ụbọchị Tuesday were gwa ụmụ afọ ha ka onye ọ bụla gbaa mbọ wepụ ọwa ozi ọgbara ọhụrụ akpọrọ WhatsApp na ekwe ntị ha iji gbochie mba Israel ịga n’ihu na enweta ihe nzuzo banyere obodo ha. Ozi ahụ ka ya bụ ọwa ozi […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited