Ulo mgbasa ozi BBC akowala usoro ogbara ohuru ekwesiri iji n’ amata etu ihe si aga .
Written by Onyinye on July 9, 2025
Ulo mgbasa ozi British Broadcasting Cooperation BBC ahutala iji usoro mgbado anya akporo open -source intelligence, satellite imagery, fact-checking nakwa data analysis dika usoro ka mma maka igbasa ozi ndi ahu siri ike.
Ha kowara na ha enwetela ihe onyonyo satellite imagery nke n’ egosi ihe mbibi kpatara oke ide mmiri ahu kpara ike ojo na mpaghara Texas nke mba US.
Ozi kowara na opekata mpe ya buru mmadu di otu nari na itolu bu ndi tufuru ndu ha ,ebe otutu n’ ime ha bu ndi nke no na mpaghara kerem county, tinyekwara opekata mpe ya buru umu aka ndi nwanyi di iri abuo na asaa nakwa otutu ndi olu n’ ogige camp mystic bucha ndi nwuru anwu.
N’ aka nke ozo ka ndi olu nnyocha ha kana esikwa imi n’ ala banyere ozi onye Minister ochichi mba United Kingdom UK wetara si otutu ndi obia ji obere ugbo mmiri agafe ebe ahu kana efu efu
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.