President Donald Trump’s akpola oku ka mba Iran kwusi agha ahu ha n’ ebuso mba Israel
Written by Onyinye on June 18, 2025
Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola na mbu kpo oku ka mba Iran kwusi agha ahu ha n’ ebu, dika okowara na ya ma ebe onye isi ala mba ahu no kama na ya agaghi egbu ya kita.
Onye isi ala mba Iran bu Ayatollah Ali khamenei emela ka amata na ya agaghikwa enwe mmeyere n’ udi obula gala mba Israel nke oji emere ha ebere.
Mba Israel n’ aka nke ha mere ka amata na ka gbariri ulo olu centrifuge site dina Tehran yanakwa ebe nkwasa ngwa ogu ha dika otu n’ ime agha ha buru n’ ime abali.
Mba Iran malitere agha mwakpo nke ha gara mba Israel ma jiri ugboala opi Ike akpaghari na ebe nile n’ ime abali kama na mgbari ahu agbariri ulo olu ha dina Tehran metutara n’ ebe odi ukwuu.