Aka na achi Borno state nyele nkowa ndi na akwado ndi agha oluo otinye isi na ala anyi.
Written by Onyinye on May 22, 2025
Aka na achi Borno State bu Governor Babagana Umaru Zulum emela ka amata na onwere ndi na nyere ndi agha nti ikpo aka site na inye ha ozi mkpuke na ime ndi agha soldier ala anyi, ndi ndoro ndoro ochichi nakwa ufodu okpuru ochichi ime obodo na ibuso obodo anyi bu Nigeria agha.
O mere ka nke a puta ihe na okwu ya oge osonyere na ihe omume Break fast central na ulo mgbasa ozi News central na ututu taa bu Wednesday. Dika ofere ntutu taa na ya ga agba mbo ifu na ndi ahu nille ka anwuchiri ma nyeha ntaramahuhu kwesiri ha.
Yabu nchoputa nwamadi ahu ka akowakwara dika otu na ime ozu ahu aga esi chuo ndi ala adighi mma oso ukwu eru ala na ala anyi a.
Governor Zulum na okwu ya bekwara akwa ariri, dika okwuputara na ndi agha ala anyi enweghi ngwa ogu bu okpokopi, iji wee kpochapu ndi ala adighi mma na ala anyi a.
Na ikpazu ka ogoziputakwara erijighi afo nakwa enweghi ezi ntukwasi obi na ebe ndi uwe oji ala anyi no, ma kpo oku ka etinye ndi ga na nchekwa oha anyi na udi nke forest guard, dika odoro aka na nti gara government etiti ka ha na ege nti na okwu ndi agha ala anyi.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.