Aka Ndi Uwe Ojii Akpatala Onye Ukochukwu Awarawa Maka Mgbere Umuaka Na Niger State

Written by on July 19, 2026

by Maduabuchi Onwe

Ndi uwe ojii ala anyi na Niger state anwuchiela otu onyeukochukwu adigboroja nakwa otu nwaanyi kwere maka agwa ekperima itu mgbere umuaka na state ahu.

Habu mmadu abuo ji aghugho ekpere chineke ka ozi mere ka amata na anwuchiri kwere maka ebubo izi ori otu obere nwa gbara naani izu uka ano na Minna bu isi obodo state ahu.

Onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Niger state bu SP Wasiu Abiodun mere ka nke a puta ihe na ozi onyefere ndi nta akuko taata bu uka na state ahu.

Dika omeziri ka amata na nwaanyi ahu nakwa yabu onye pastor awarawa ji uzo aghugho nara otu nwaanyi nwa omuru ohuru kwere maka na onogo otutu afo na amutaghi nwa.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited