Liverpool Akuwaala Ngwongwo ejili mara Manchester City

Written by on October 17, 2022

Asompi di n’ etiti Liverpool na Manchester city , Salah bu onye nyere goal Liverpool ji wee merie Manchester city dika Manchester city na agba mbo ka ha rigoro na ndi nke  mbu n’ premier league table, mana mmeri ahu emerili ha emego n’ Arsenal bu ndi mancity soo na azu ugbua na agazi ha nke ukwuu site n’ iji point ano n’ agazi ha.

Otu osi kwuru ugbua, Salah enyego yabu otu egwu Manchester City Goal ugboro ano n’ ugboro ano otu egwuruegwu abuo a gbakoro egwu boolu.

 

Punchnews

owellefm


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Designed By Getmorc Technologies