Author: Onyinye

Page: 18

Nwa amadi ahu ji okwa Minister n’ ahu maka isi Obodo anyi bu Nyesom Wike emela ka amata na onobuolari na mbu tuo atumatu maka ichitu aka n’ achi Rivers state bu Governor Siminalayi Fubara,kama na obu site n’ enyemaka President Bola Ahmed Tinubu ka aka ji zoputa ya. N’ okwu ya oge yana ndi […]

Otutu umu nwanyi n’ azu ahia na mpaghara Warri nke Delta state anorola tata bu Friday chikobara otu nwanyi onye uwe oji bu onye nke enyere aha ya dika Mercy Uche mmeme ncheta omumu ntumadi n’ oge ono n’ iru olu. N’ ihe onyonyo eweputara site na yabu mmeme ka anoro huta yabu nwanyi onye […]

Nwa amadi ahu akpolitere ohuru n’ okwa Managing Director ulo olu Nigerian Railway Corporation (NRC), bu Dr. Kayode Opeifa, emela ka amata na ochichi etiti amalitego ilebara anya n’ iruzighari okporo uzo ugbo oloko ahu sitere Enugu gawa Port Harcourt dika olu ngo di oke mkpa ugbua. Dr Opeifa mere ka nkea puta ihe n’ […]

Aka ndị uweojii akpatala mmadụ isii bu ndi ana enyo enyo kwere maka ebubo na ha na eji ndị nwere nkpọnwụ arụ ariọ ohaneze arirọ ego. Anwụchiri ndia ana enyo enyo n’oge ha na eme nyocha na mgbede ụnya bu Wednesday na ebe ana arụ ụlọ na Isu Village, Oba, n’oge ha na akpa nkata […]

Commissioner ndị uweojii na State a bu CP Mamman Bitrus Giwa, ezigala ozi ekene Easter gara ndị uka Kristi nile nọọ na State a, ma rịọ ha ka ha merube yabu mmemme Easter n’ụzọ nke Kristi onye bu ịsị ahụrụ kwaba okpu. Ọ kọwara oge Easter dika oge ihunanya, ịchụaja nakwa ikwalite okwukwe, dika ọ […]

Ụlọ ndị nnọchite anya House of Representatives ad-hoc committee on Rivers oversight eyigharịla nzukọ mkparitauka ha yinyere taata bu Thursday ha na onye Sole Administrator nke State ahụ bu Retired Vice Admiral Ibok-Ete Ibas. Ndị nta akụkọ nwetara ozi na ndi committee ahụ nọrọ na mbu kpọ Ibas ka ọbịa ka ha na ya kpa […]

Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu, amalitela ọrụ ngo nke nnukwute okporouzo di 465 kilometres na Ebonyi State. Ozi kọwara na nnukwu okporo ụzọ ahụ ga-agafe Calabar, Ebonyi, Benue, Nasarawa nakwa Abuja. Mmemme mmalite ọrụ ngo a were ọnọdụ na Mgbom Amurọ Primary School dị na Afikpo LGA na State ahụ. Onye […]

Aka na chi State a bu Governor Peter Ndubuisi Mbah nọrọ ụnya bu Wednesday mee njem mgbaru gara ezinụlọ former Nigerian international and coach bu Christian Chukwu, ma kwe ha nkwa na ọbughi nanị ha kwu n’ihe ọdachi a. Governor Mbah bu onye mere njem gaa mba London maka ọ dị mma ụmụ afọ State […]

Mba China adola aka na nti gara mbugo ego utu isi ngwa ahia ahu Donald Trump bugoro , dika nke malitegoro ibughari onodu akuluba gagbo na percent ise na uma ano n’ ime onwa nke afor obula. Ozi kowara na onu ogugu ndi a gafere ihe aturu anya kama na nguko a bu nke enwatara […]

Ndi ochichi mba South Africa emela ka amata na azoputala onye ukochukwu ahu sitere mba America bu onye nke atoro ubochi Thursday gara aga site n’ ebe ona aka uka ahu na mba ahu n’ agbanyeghi otutu mgbo egbe habu ndi ntori Zoro ka mmiribu nke dunara mmadu ato mmuo n’ Ike. Yabu onye ukochukwu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited