Blog one column
Page: 33
Otu nwa amadi jibu ọkwa nke National Auditor nyere otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC bụ George Moghalu agbatala akwụkwọ oji egosi mmasị o nwere isi n’otu Labour Party were zọọ ọkwa aka ga-achị Anambra Steeti n’ọnwa November na-abịa n’ọdịnihu. Ya bụ akwụkwọ ka e nyefere George Moghalu n’ogige Party Secretariat nke Labour Party dị na Abuja […]
Otu ahu jikoro umuakwukwo ala anyi akporo National Association of Nigerian Students NANS akatola ya na ebe odi ukwuu bu ozi ahu na agaghari etu otu nwata akwukwo nwagbobia mahadum Nnamdi Azikiwe University amakariri dika UNIZIK dina Awka bu isi obodo Anambra State siri bie otu onye nkuzi mahadum ahu aka ojo na aru. Otu […]
Dịka anọrọla n’ime abalị ole na ole gara aga merube mmemme ụbọchị ebe mposi akpọrọ World toilet day n’ụwa niile nke isiokwu ya na bekee sịrị, Toilet, a place for peace, akpọla oku nyere mkpa ọ dị ịhụ na ụmụ afọ ala anyị mere ebe mposi ha ka ọ bụrụ ebe dị ọcha oge niile. […]
Nwa amadi ahụ jibu ọkwa President nke ụlọ akụ African development Bank napụ apụ ugbua bụ Akinwunmi Adesina ekwuola ihe yiri ka à ga-asị na o nwere mmasị na ịzọ ọkwa onyeisi ala Nigeria n’afọ 2027. Adesina mere ka amata na ya dị njikere ị gara ụwa niile ozi ma ọ bụ ala ndị isi […]
Alhaji Atiku Abubakar nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP anọrọla ụnyaahụ bụ Monday were zute aka chiburu ala anyị n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo. Atiku duru ndị otu ya ndị ọzọ were zute nwa amadi ahụ na be ya dị na Abẹ́òkúta bụ isi obodo Ogun State. Ndị yana nwa amadi ahụ jibu ọkwa osote […]
Alụmdi na nwunye dị n’etiti onye ọ bụ abụ oziọma bụ Paul Nwokocha yana nwunye ya nke abụọ bụ Mrs Goodness Nwokocha akụrụla ọnụ. Ndị nta akụkọ nwetara ozi Paul yana Goodness lụrụ onwe n’ọnwa Septemba nke afọ 2023 gara aga. Onye ọgụ egwu ahụ anọrọla na mbụ buo nwunye ya nke mbụ bụ Mrs […]
Ụmụ nwoke abụọ ana atụ anya na ha bụ ndị na-achị ehi edulala otu obere nwa agbọghọ dị afọ iri na isii mmụọ n’ike na Ekiti state kworo maka na ọ jụrụ jụwa isi na ha agaghị akwaso ya iko n’ike. Dịka akụkọ ahụ siri kọọ na ya bụ ihe mere n’oge nwa agbọghọ ahụ […]