News
Page: 3
Aka na achi Borno State bu Governor Babagana Umaru Zulum emela ka amata na onwere ndi na nyere ndi agha nti ikpo aka site na inye ha ozi mkpuke na ime ndi agha soldier ala anyi, ndi ndoro ndoro ochichi nakwa ufodu okpuru ochichi ime obodo na ibuso obodo anyi bu Nigeria agha. O mere […]
Ndi uwe oji ala anyi na oyo state emela ka amata na ha anwuchiela onye otu ha ahu mgbo egbe ya gburu otu nwata akwukwo gbara naani afo iri na ano na mberede nyere aha dika Kehinde Alade na Ibadan bu isi obodo oyo state unya bu Tuesday. Onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji […]
Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu achitola Prof. Segun Ajiboye ji okwa dika onye isi oche ulo olu ndabenye aha ndi nkuzi ala anyi bu Teachers Registration Council of Nigeria (TRCN). Prof. Ajiboye ka akowara na akpolitere na yabu okwa nke ugboro abuo ya site na aka onye isi ala nke pugoro […]
Mba England k’ ozi n’ akowa na ha ga Abu mba mbu n’ uwa nile ga amalite inye ndi mmadu ogwu ngbochi oria gonoria bu oria abute site na mmeko nwoke na nwanyi. Yabu ogwu ka ana akowa na obughi make onye obula kama na ha ga ebu uzo lebara anya na ndi umu nwoke […]
Nwa amadi ahu ji okwa interior minister mba Pakistan bu Mohsin Naqvi akatola adachi ahu ejiri wakpo ugboala bu umu akwukwo ma gbuo otutu n’ ime ha dika okowara ya dika ndi Ajo obu bu ndi nke anya ha di n’ igbu umuaka n’ udi ikwatu Obodo ahu. Ndi agha mba ahu n’ ebo mba […]
Otu United Nations UN emela ka amata na ndi otu ha no na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine enwetabeghi ohere ikesa akurungwa enye m aka ha bu n’ agbanyeghi otutu ugboala truck bu akurungwa ndi a abanye na mpaghara ahu kemgbe abali abuo k’ odi ugbua. Ndi olu agha mba Israel mere ka amata […]
Onye bụbu onyeisi ala mba Gabon achịturu nọkwa ya site n’aka ndị agha n’afọ 2023 bụ Alị Bongo enwerela onwe ya ma hapụ obodo ahụ ngwa ngwa ma wuchaa na mba Angola. Nkea pụtara ihe site n’ozi onyeisi ala mba Angola zipụrụ na ọwa ozi bụ ebe ọ nọrọ kwuo na Ali Bongo yana ezinụlọ […]
Onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Mãry Njoku ajụola ajụjụ uru ụlọrụ n’ahụ maka ule eji aba mahadum bụ JAMB bara nyere agum akwụkwọ n’oge dị elu n’ala anyị. Nwaanyị ahụ kwuru na ule nke ndị guchagoro n’ogo nke College akpọrọ SSCE ezuola mmadụ itozu oké maka ịba mahadum n’ala anyị. Mary Njoku kọwara […]