Latest Updates

Page: 9

Govt Abia state enyela ndi Eze odinala nakwa ndi ndu Obodo ka ha tinye uchu n’ olu diara ha n’ Obodo. Obu nwa amadi ahu ji okwa Commissioner for Information bu Prince Okey Kanu mere ka nkea puta ihe n’ oge ona agwa ndi nta akuko okwu n’ obi govt state ahu dina Umuahia banyere […]

Dika onu ogugu ndi nwugoro anwu na ogbugbu ana egbu ndi mmadu na mpaghara bokkos LGA nke Plateau State n’ agbago n’ike n’ike, nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na ntuliaka izugbe emere n’ afo 2023 bu Mazi Peter Obi, akatola ya n’ ebe odi ukwuu […]

Ndi ana enyo enyo na ha bu ndi oji egbe, atorola Odoziaku Blessing Adagba ji okwa Coordinator Ngbo Central Development Center nke di na Ohaukwu LGA na Ebonyi state. Obu onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Ebonyi state bu SP Joshua Ukandu kwuputara nkea tata bu Friday na Abakaliki. SP Ukandu […]

Govt Anambra state akpupula ndi dibia anya nzu mmadu ato bu ndi gunyere Chidozie Nwangwu onye nke amakariri dika Akwa okuku tiwara aki , Oke Hit nakwa onye Eze ,ulo ikpe. Habu mmadu ato ka akpupula n’ ulo ikpe Anambra state High court Dina Akwa kpomkwem n’ elekere iri na otu nke ututu tata bu […]

Onye ndu ndi agha mpaghara Myanmar nke mba Asia bu Min Aung Hlaing ajula oku aku iwusagodu ngwa ogu ahu ndi otu isi ekwe onwu armed rebel iji gbata oso enye m aka gara mpaghara ahu ihe mberede nke mbuze ala metutara n’ izu uka gara aga. Habu ndi otu armed group kporo oku ka […]

Nwa amadi ahu n’ eme ejije na mba ofesi bu Val klimer anwuola dika ogachara ofo iri isii na ise. Nwa amadi a bu onye nke ama ama banyere ejije kachasi ibe ya bu nke omere n’ afo 1980s nakwa 1990s bu ndi nke gunyere, Top Gun nakwa Batman Forever. Osonyekwara n’ emume akporo 1991 […]

Nwa amadi ahu ji okwa defence minister mba Israel bu Israel Katz emela ka amata na ndi agha ha na abawanyekwu ume agha ha na agha ha n’ ebuso mpaghara Gaza’s strip iji hu na ha weghara otutu ebe bu nke ha ga agbakwunye na mpaghara ha kporo buffer zone. Nke n’ abia dika onu […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump adila njikere ibunikwu ugwo utu isi bu nke omere ka amata na oga enyere ulo olu nruputa akulungwa na mba America aka ina erepu ngwa ahia ha meputara na mba ahu. Na aka nke ha ka ndi oka mmuta noro do aka na nti megide atumatu […]

Pope Francis bụ onye ndu nke ụlọ nzukọ nsọ Catholic abụrụla onye ahụrụ nke mbụ na mbụ ya na elu ụlọ elu dina ụlọ ọgwụ Gemeli hospital nke dị n’obodo Rome na-agọzi ndị mmadụ Kemgbe ebuchara ya gaa n’ụlọ ọgwụ n’abalị iri na anọ nke ọnwa February n’afọ a. Nnukwute onye ụkọ Chukwu ahụ ka […]

Ụlọikpe dina mba South Korea akachapula ọchụchu achuru onye jibu ọkwa prime Minister na mba ahụ bụ Han Duck Soo ma kpọghachi azụ dịka onye ga ejigodu ọkwa nke onyeisi ala na mba South Korea. Han Duck Soo malitere ọrụ ya n’ọnwa December gara aga n’oge ahụ achuru President Yoon Suk Yeol n’ọrụ ya site […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited