News
Page: 8
Dịka anọrọla n’ime abalị ole na ole gara aga merube mmemme ụbọchị ebe mposi akpọrọ World toilet day n’ụwa niile nke isiokwu ya na bekee sịrị, Toilet, a place for peace, akpọla oku nyere mkpa ọ dị ịhụ na ụmụ afọ ala anyị mere ebe mposi ha ka ọ bụrụ ebe dị ọcha oge niile. […]
Nwa amadi ahụ jibu ọkwa President nke ụlọ akụ African development Bank napụ apụ ugbua bụ Akinwunmi Adesina ekwuola ihe yiri ka à ga-asị na o nwere mmasị na ịzọ ọkwa onyeisi ala Nigeria n’afọ 2027. Adesina mere ka amata na ya dị njikere ị gara ụwa niile ozi ma ọ bụ ala ndị isi […]
Alhaji Atiku Abubakar nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP anọrọla ụnyaahụ bụ Monday were zute aka chiburu ala anyị n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo. Atiku duru ndị otu ya ndị ọzọ were zute nwa amadi ahụ na be ya dị na Abẹ́òkúta bụ isi obodo Ogun State. Ndị yana nwa amadi ahụ jibu ọkwa osote […]
Ụmụ nwoke abụọ ana atụ anya na ha bụ ndị na-achị ehi edulala otu obere nwa agbọghọ dị afọ iri na isii mmụọ n’ike na Ekiti state kworo maka na ọ jụrụ jụwa isi na ha agaghị akwaso ya iko n’ike. Dịka akụkọ ahụ siri kọọ na ya bụ ihe mere n’oge nwa agbọghọ ahụ […]
Ụlọrụ na-ebu agha e megide ọgwụ na ihe oriri adigboroja n’ala anyị akpọrọ National Agency for Food and Drug Administration Control NAFDAC n’aha nkenke anọrọla ụnyaahụ bụ Monday wuchie n’ahia ọgbọ ọgwụ dị na Onitsha Anambra Steeti ma mebisie ọtụtụ ọgwụ adigboroja na ya bụ ahịa. Onye ji ọkwa coordinator nyere ụlọrụ nafdac na mpaghara […]
President Donald Trump na-achị mba United States emechala n’ikpeazụ binye aka n’akwụkwọ nke gbochiri enyemaka niile si na mba ahụ na agara mba South Africa. Nke a bụ kworo ebubo ha boro si na mba South Africa amalitela ịnapụ ụmụ afọ obodo ha ọkachasi ndị ọcha oke na ugwu ruru ha n’ebe o metụtara ịnwe […]
Ahụtala ozu ndị mmadụ iri abụọ na asatọ bụ njem akpọrọ migrants n’ebe elikọrọ ha ọnụ n’otu olulu dị na ndịda ọwụwa anyanwụ mba Libiya dịka onye nọ nọkwa attorney General mba ahụ siri kwupụta. Ya bụ ili ka ahụrụ n’obodo Kufra naanị ka o mechara mkpụrụ abalị ole na ole a hụkwara ili ọzọ […]