News
Page: 10
Ụlọrụ n’ahụ maka ọkụ latric n’ala anyị bụ Nigerian electricity distribution company ngalaba ha nke akpọrọ main power electricity distribution company limited akpọla oku ka e mee ngwangwa nye ndị ahụ ntaramahụhụ kwesịrị ha bụ ndị anwụchiri maka ịwakpo akọrọ ngwa ọkụ latric na Enugu state. Ọkpụkpọ oku a bịara n’oge ndị nlekọta nke ụlọrụ […]
Gọọmenti Enugu state yana ụlọrụ nọrọ onwe ya akpọrọ White Rabbit Afro limited agbapela obosara ala ruru ntụ hectare iri abụọ ebe a gana akọputa nri cocoa bụ nke a na-atụ anya na ọ ga-eji ọkpụrụkpụ ego ruru ijeri dollar iri atọ $30 billion were wulite akụnụba nke state a. Onye ji ọkwa Commissioner for […]
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị Labour Party ekwuola na ha enwebeghi mkpebi ọbụla na ọ bụ na mpaghara South East ka ha ga-esi wepụta onye ga a zọro ha ọkwa onyeisi ala nke afọ 2027. Nkea sitere n’ọnụ onye ji ọkwa odeakwụkwọ mgbasa ozi ha n’ala anyị bụ Mr Obiora Ifoh bụ onye gwara ndị nta akụkọ […]
Onyeisi nke ụlọ nzukọ nsọ catholic bụ Pope Francis anọrọla n’ụlọ ọgwụ ụnyaahụ bụ Monday malite ọrụ ya dịka ọ nọgoro abalị anọ zuru oke maka ịnara ọgwụgwọ. Ka osiladi, ogige isi mmiri nke ụlọ ụka catholic church dina Vatican ekwuola sina ọnọdụ ahụike nke nwa amadi ahụ megoro afọ iri asatọ na asatọ bụ […]
Ihe mberede okporo ụzọ nke metụtara ụgbọala opi ike bụ truck na Kogi state ataala isi mmadụ asaa nke gụnyere ụmụ akwụkwọ mahadum federal University Lokoja mmadụ anọ ebe ọtụtụ ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ merụrụ ahụ. Onye ji ọkwa sector commander nke ụlọrụ frsc na Kogi state bụ Mr Samuel Oyedeji bụ ya gwara ndị […]
Onye jibu ọkwa onyeisi oche nke ndị agha na mba Israel na-apụ apụ nọkwa ọrụ ya ka ọ dị ugbu a bụ Lieutenant General Herzi Halevi ga azọpụ njem ya gaa na mba United States maka ozi dị mkpa malite taa bụ abalị iri na asaa ruo n’abalị iri abụọ nke ọnwa Febrụwarị. Ọ bụ […]
Otu nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo na mba South Korea bụ Kim Sae Ron abụrụla onye ahụrụ ka ọ tọgbọrọ n’ozu na be ya ụnyaahụ bụ ụka dịka ndị uwe ojii na mba ahụ siri kwupụta. Kim bu onye gbara afọ iri abụọ na anọ tupu oge ọnwụ ya bụ onye kacha ewu ewu n’ihe […]
Opekatampe mmadụ iri anọ na atọ nke ọ ka n’ọnụ ọgụgụ ha ụmụ nwaanyị anwụnyuola anya piii n’oge e nwere ala mbuze n’ụbọchị Saturday n’otu ebe ana egwuputa akụ Chinyere dị n’ime ala na mba Mali. Ya bụ ihe mere n’ala didobere obodo Kenieba nke mba Mali bụ ebe e kwuru na o jupụtara na […]
Ahụtala otu ndị agha M23 Rebels group na ama gọọmenti aka n’ihu na mba D R Congo ka ha yicha efe ndị agha were na agwa igwe mmadụ gbakọrọ n’obodo Katana okwu bụ obodo didobere ọdụ ụgbọelu Kavumu Airport nke mba DR Congo. Nkea na-abịa dịka otu M23 Rebels bụ ndị e kwuru na ọ […]