World
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Israel agala na iru na ibi aka ojo sitere na agha ahu ojikoro aka yana mba United States of America ebu na mba Iran nke mejuputara na ndi okpukpere uka Islam. Nke a bu dika yabu mba Israel noro na ubochi Wednesday napu Minister oje na mmuo na okwa Intelligence […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Iran akusuola ogige mmanu na ikikere oku energy sites enwegasiri na mba Qatar, United Arab Emirates nakwa Saudi Arabia dika osiri di na agha ahu na ada na mpaghara Middle East kwere maka ibu agha mba United States of America nakwa Israel jikoro aka ebuso yabu mba Iran. Na nkusu […]
by Chika Nwazu Mba Iran anọrọla n’abalị Tuesday were jiri ogbunigwe missiles nke bu ajọ akọrọ ngwa akpọrọ cluster warheads were kusuo isi obodo mba Israel bụ Tel Aviv dịka mmegwara nyere ogbugbu Israel buru uzo gbuo onye ochi agha izugbe Iran bụ Ali Larijani. Nkea pụtara ihe n’igwe onyonyo mba Iran taa bụ Wednesday […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Israel emela ka amata na onapugo ochi agha izugbe mba Iran na okwa Iranian National Security Chief bu Ali Larijani ndu ya na ike. Mba Israel kowara na ogakwara na iru gbuo onye ochi agha oyiri ndi agha paramilitary yabu mba mejuputara na ndi okpukpere uka Islam bu oyiri ndi […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mba Israel ekwuputala nkawanye njo agam na iru agha hana ebu emegide mba Iran bu mba mejuputara na ndi okpukpere uka Islam na mpaghara Middle East. Nke a bu dika ndi agha Israeli Defence Forces IDF buru nnukwute agha mgbariko gaa na iru na ibi aka ojo na Tehran […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mba Israel agala na iru na agha hana ebu emegide mba Lebanon dika osiri di na nkusu ohuru ha megara isi obodo mba ahu bu Beirut. Nkusu a were onodu na agbata abali gara aga puta ututu taata bu Thursday na ndida ugwu mba Lebanon ka ndi agha Israeli […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba United States of America nakwa Israel ejikola aka napu ihe kariri nari mmadu asaa na iri asato yabu; over 7 Hundred and 80 people ndu ha na ike na agha ahu hana ebu na mba Iran bukwanu nke malitere na ubochi Saturday ngwucha izu uka gara aga. Nke a putara […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Pakistan emela ka amata na omepego onu uzo agha megide ochichi ndi isi ekwe onwu Taliban nona isi ugbo mba Afghanistan. Nke a putara ihe taata bu Friday site na onu Minister na ahu maka ndi agha mba Pakistan bu Khawaja Asif na okwu ogwara ndi nta akuko na Islamabad […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba North Korea bu President Kim Jong Un eyiela egwu iji ndi agha mba ahu gaa kpochapu mba South Korea kpamkpam na elu uwa a dika osiri metuta ajo onodu ngwere na agwo diwara kemgbe na etiti habu mba abuo gbara onwe ha agbata obi. President Kim Jong […]
Nwa amadi ahu aroputaghariri ohuru na okwa onye isi ala mba United States of America bu Donald Trump emela ka amata na oga eji ihe banyere ogbaghara mba Russia nakwa Ukraine mere olu kachasi ya mkpa ngwangwa obanyere na ochichi. Donald Trump mere ka nke a puta ihe taata bu Wednesday na okwu ogwara ndi […]