Onye Eze Odinala Obodo Edda Na Ebonyi State Akowala Mmadu Ole Egbugoro Na Ike Na Ogbaghara Okere Ala Obodo Ya Nakwa Obodo Amasiri

Written by on April 7, 2026

by Maduabuchi Onwe

Otu onye eze odinala na elekota obodo ldima Edda nke Edda local government area na Ebonyi state bu HRH. Ezeogo Osuu Sylvester Chima Oduko emela ka amata na ogbaghara okere ala ahu dina etiti hana obodo Amasiri nke Afikpo loca government area atala isi mmadu iri ato na isii ma bibie nde kwuru nde akuluba na obodo Edda.

Ogakwara na iru mee ka amata na mmadu ano ndi ozo tufuru ndu ha ebe otu onye kana efu efu na nkusu obodo Amasiri mere gara obodo Edda na odi nso a.

Yabu onye eze odinala di afo iri asaato na isii mere ka nke a puta ihe dika yana ndi nta akuko na akari na odi nso a bukwanu ebe onoro kwuputa hoohaa na ala ahu na eseokwu bu nke ndi Osso Edda na obughi nke ndi Amasiri.

Na ikpazu ka okpokuziri ministry na ahu maka okere ala nakwa ikpezi esemokwu okere ala na state ahu ka ha gbatara ha oso enyemaka iji kwusi etu yabu esemokwu okere ala ji na anu obara ndi mmadu na state ahu.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited