America
Umu akwukwo mahadum achikobala ngaghari iwe iji akwado umu akwukwo ndi nke no na mba ofesi bu ndi nke ochichi President Donald Trump n’ achi mba America nyere ulo olu n’ ahu maka njem mba ofesi iwu ka ha kwusi inye akwukwo ikikere njem mba ofesi gara umu akwukwo dika ona akwadobe igbatikwu atumatu nke […]
Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emerubela mmeme ncheta afo otu nari onogoro n’ okwa ochichi ya nke ugboro abuo, ma nyekwa nkwuwa okwu banyere otutu ihe ndi omeputagoro tinyekwara ihe ima aka n’ iru ndi ona afu. N’ ogbako ochikoara na Michigan bu nke dotara otutu ndi nkwado ya, ka trump […]
Ndi ochichi mba South Africa emela ka amata na azoputala onye ukochukwu ahu sitere mba America bu onye nke atoro ubochi Thursday gara aga site n’ ebe ona aka uka ahu na mba ahu n’ agbanyeghi otutu mgbo egbe habu ndi ntori Zoro ka mmiribu nke dunara mmadu ato mmuo n’ Ike. Yabu onye ukochukwu […]
Utu isi ngwa ahia ohuru ahu aka n’ achi mba America bu President Donald Trump manyere otutu mba n’ ebubata ngwa ahia na mba US amalitego idi ire tinyekwara percent otu nari na ano bu nke omanyere mba china bu mba kachasi ebubata akulungwa na mba ahu. Na yabu akwukwo ka anokwara huta mba iri […]
Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump adila njikere ibunikwu ugwo utu isi bu nke omere ka amata na oga enyere ulo olu nruputa akulungwa na mba America aka ina erepu ngwa ahia ha meputara na mba ahu. Na aka nke ha ka ndi oka mmuta noro do aka na nti megide atumatu […]
-
Pages