André Silva

Nwa amadi ahụ gbaburu otu egwuball Liverpool bu Sadio Mane ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ onye otu ya, ya na ya gbakọrọ otu egwuriegwu ball Liverpool bu Diogo Jota bukwanu onye nke ya na nwanne ya nwoke bu André Silva zutere ọnwụ ha n’ike n’izu ụka gara aga site n’ihe mberede nke okporo ụzọ. […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited