Australia

Puku kwuru puku ndị mmadụ na mba Australia emela njem ngaghari iwe na ọtụtụ obodo dịgasị na mba ahụ, dika ha na akpọ ọkụ ka agbatara ụmụ afọ Gaza dị na mba Palestine bu ndị ana egbu kwa ụbọchị nakwa ndị nke na akwụ agụ na mba ahụ ọsọ enyemaka. Ihe karịrị otu iri na […]

Otu ndorondoro ahu n’ amasa ochichi mba Australia aka n’ iru akporo Coalition of Liberals and Nationals edozighariala dika ndi ndu otu ndorondoro abuo a nwechara nkwekorita idiko n’ otu. Nkwekorita a n’ abia dika ogatachara otu izu uka otu ndorondoro abuo a nwechara ogbaghara n’ etiti ha abuo. Onye ndu otu ndorondoro Liberal bu […]

Akpupula otu nwanyi mba Australia enyere aha ya dika Erin Patterson ulo ikpe kwere maka ebubo na otinyere mmadu ato yana ha metutara ihe mgbu tinyekwara onye nke nwetara ihe mmeru aru site na nri ehihie obunyere ha. Ulo ikpe mere ka amata na odoziaku Patterson gbara afo iri ise bunyere ndi obia ya mmadu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited