Ndị uweojii na Lagos State emela ka amata ụnya bu Sunday na aka ha akpatala otu nwatakịrị nwoke dị afọ iri na ịsịị bu onye enyere aha ya dika Solomon Ibiwoye n’ebe oji egbe locally made pistol na Ebute-Ero area na State ahụ. Onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii bu CSP Benjamin Hundeyin mere ka […]