Benue State

Ndị otu ndọrọndọrọ Labour Party LP akatọla oke ogbugbu ana egbu na Benue State ma kpọ ọkụ ka eme ngwa ngwa ziga ndị ọrụ nchekwa na mpaghara obodo dị iche iche ọdachi ahụ kacha emetụta na State ahụ. Ha kọwara ogbugbu ahụ na aga n’iru na State ahụ dika nke na enweghi isi, onye National […]

Onye isi ndi agha ala anyi na okwa Chief of Army Staff (COAS) bu Lieutenant General Olufemi Oluyede agala biri na Makurdi bu isi obodo Benue state kwere maka otu ndi ochi ehi tinyere ndi otu agha isi ekwe onwu militants si akwafusi obara ndi mmadu na yabu mpaghara. Yabu bu ekwafusi obara ndi mmadu […]

Otu onye nkụzi mahadum nke Benue state University dina Markudi bụ Dr Godwin Kwanga bụ onye aka ndị ntori kpara na ọ dị nso a enwerela onwe ya. Dr Kwanga bụ onye nkụzi na ngalaba ihe ọmụmụ Geography ka a zọpụtara ụnyaahụ bụ Saturday site n’aka ndị uwe ojii akpọrọ operation Zenda yana ogbo ha […]

Opekatampe ihe ruru mmadụ iri na itoolu nọ n’ime ụgbọala abụọ abụrụla ndị a tọrọ n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Thursday site n’aka ndị ana atụ anya na ha bụ ndị na-achị ehi ji ngwa ọgụ n’obodo Jor community na mpaghara okporo ụzọ si Adoka gaa Naka nke council ime obodo Gwer West dina Benue state. […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited