CP Aboki Danjuma

Ndị uweojii na Imo State ebutuola Sergeant Anayo Ekezie n’okwa dịka Corporal kwere maka na aka ya dị na mkpari akpariri otu nwoke n’okporo uzọ Owerri-Aba Road bu nke ahutara n’ihe onyoonyo n’efeghari n’uwa ozi. Onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu DSP Henry Okoye mere ka nkea puta ihe na abalị […]

Ndị uwe ojii na Imo State nke onyeisi ha bụ CP Aboki Danjuma azọbanyela ụkwụ ha na esemokwu ahụ malitere ịrị ibe ya elu n’etiti ụlọrụ Sterling Global yana ụmụ afọ obodo Obitti nke dina council ime obodo Ohaji Egbema nke dina Imo State. Esemokwu malitere ozugbo ndị ntorobịa nke ime obodo ahụ nuputachara n’igwe […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited