CP Kanayo Uzoegbu
Aka ndị uwe ojii na Enugu state akparala mmadụ asaa ana ebo ebubo ịgba izu ọjọọ yana iji egbe gaa ohi. Dịka akwụkwọ ozi sitere n’aka SP Daniel Ndukwe bụ ọnụ na e kwuru ndị uwe ojii na Enugu state sịrị kọwaa, ndị ana enyo enyo ka anwụchiri site na ngalaba ndị uwe ojii akpọrọ […]
-
Pages