CP Olufemi Abaniwonda
0
Ndi uwe oji ala anyi na Delta state anwuchiela ihe kariri mmadu asato ana enyo enyo maka ntoli ma naputakwa ha nde naira ano(4 million )bu nke ha natachara n’ isi ndi ha toro. N’ oge ana akpuga ha n’ isi ulo olu ndi uwe oji di na Asaba bu isi Obodo Delta state unya […]
-
Pages