Department of State Services DSS

Ihe mgbawa nke ogbunigwe atụrụ n’ebe didobere ogige ndị agha nke Mogadishu Military Cantonment Abuja ụnyaahụ Monday atala isi otu onye ọ bụ ya tụrụ ya. Onye ọzọ ka e kwukwara na o nwetara ihe mmerụ ahụ site n’ihe mgbawa ahụ akpọrọ improvised explosive device. Anya hụrụ ka ihe siri mee bụ onye ọrụ agha […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited