Eastern Cape Province
0
Onyeisi ala mba South Africa bụ President Cyril Ramaphosa anọrọla n’ụbọchị Friday mee njem gaa leta mpaghara oke ide mmiri kpara ike ọjọọ ma taa isi mmadụ rugoro iri asaa na asatọ dịka ọnụ ọgụgụ ndị nwụrụ anwụ kana agbago. President Ramaphosa gara n’obodo Mthatha nke dị na mpaghara Eastern Cape province bụ ebe ide […]
-
Pages