EEDC

Ndi otu Nigerian Union of Electricity Employees anorola tata bu Thursday me ngaghari iwe megide mnwuchi nakwa njichi ulo olu Enugu Electricity Distribution Company EEDC nwuchiri ndi otu ha mmadu ise. Yabu ngaghari iwe bu nke were onodu na ulo EEDC nile digasi na Awka, onitsha nakwa na mpaghara ndi ozo di na state ahu,ka […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited